Learn Igbo - Igbo letters & phonics - Abidii (a b ch d) Igbo na mkpọpụta mkpụrụokwu - II

Опубликовано: 14 Май 2026
на канале: Learn Igbo - Aha m efula
28,296
184

Ihe amụrụ amụ ka ihe agwọrọ agwọ (practice makes perfect). Ihe onyonyo nke a ga enye aka iji mụta kwo mkpọpụta abidii na mkpụrụokwu. E mere ihe nkiri a ka ọ di mma ile anya. Anyi ji aka na ọ ga abara gị na ezinaulo gi uru. Ya gazie.

Practice makes perfect. This animation would help in the pronunciation of Igbo letters of the alphabet and some associated words. It has been designed to be interesting. It is our hope that you and those around you would find it helpful. Best wishes.

A - Azụ (fish)
B - bọọlụ (ball)
Ch – oche (chair)
D – udu (musical clay pot)
E- ele (antelope)
F- Efere (plate/bowl)
G - ọgụ (hoe)
Gb – Igbe (box)
Gh – Ghaa (spread seeds)
GW - agwọ (snake)
H – ehi (cow)
I – ite (pot)
Ị - ỊnyỊnya (horse)
J – ji (yam)
K – karama (glass bottles)
Kp – akpa (bag)
Kw – akwụkwọ (book/paper/leaves)
L – lọgọọ (bow)
M – mma (knife)
N – nnụnụ (bird)
Ṅ - aṅụ (bees)
Nw – enwe (monkey)
Ny – enyi (elephant)
O – oke (rat)
Ọ - ọkụkọ (fowl)
P – pọpọ (Pawpaw)
R – eriri (rope)
S – Osisi (tree)
Sh - ịsha (Prawn/Crayfish)
T – ite (pot)
U – ute (mat)
Ụ - ụsụ (bat)
V – mvọ (nail)
W – ewu (goat)
Y - ọyọ (woven basket musical instrument containing some beads)
Z – azỊza (broom)