Amara Ya / Chineke Nke Igwe

Опубликовано: 18 Август 2026
на канале: Kachi Mozie
51,113
662

LYRICS:
Ọ bụghi mụ ji onwe m o
Amara ya
Ọ bụghi mụ ji onwe m o
Amara ya ji m
Ọ bụghi mụ ji onwe m o
Amara ya ji m aka ka m ghara ịda.


Chineke nke igwe
I napụtawo m
Mgbe mmuọ mụ nọ na nsogbu
Aga m enye gị ekele
Ekele ọma ka m ga enye gị
Otuto ọma ka m ga enye gị
Abụ ndi nsọ ka m ga abụ
Iji gosi na Ị bu chi m
Gbaghara mmehie m Chineke
Ka m keta oke n'ime gị


Ọkwa gị sị na Ị ga eburu m ibu a
Ọkwa gị sị na Ị ga abụ nke m o
A nọ m n'iru gị
Ka m keta oke n'ime gị.


TRANSLATION:
I am not holding myself up,
His grace is holding me so I won't fall.


God in heaven
You have delivered me
When my soul is in trouble,
I will give you thanks.
I will give you good thanks
I will give you good praise
I will sing the song of the saints
To show you are my God
Forgive my sins, my creator
So I can partake in you


You said you will carry this load for me
You said you will be mine
Here I am before you
So I can partake in you.