Collaboration with the extremely talented Monlee Mane. Check out his channel here: / @monleemane
LYRICS:
Ihe niile banyere m n'emetụ Chukwu n'obi
Echiche udo
N’Ọganiru ka Ọ n'echere m o
Ọ gaghị ekwe
K'echiche ndi ilo mezue
Amara Chineke
Ọ bara ụba n'ebe m nọ
Too ya
Too ya n’ọbụ dike
Too ya n’onye nwe anyị bu eze
TRANSLATION:
Everything that concerns me affects God’s heart,
Thoughts of peace
And progress are what he has for me
He won’t allow
The thoughts of the enemy come to pass
The grace of God
Is abundant to me
Praise him
Praise him for he is strong
Praise him for our Lord is king